Yeah
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh oh
Starbizzy onyeshow welcome back
Chorus
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi lewaa (lewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi sewaa (sewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi (lewaa)
Okoto karialu gi na uwa muta nwanne ka isewaa
Hmm hmm
Hook
Amam na ima nkwetekwa
Hmmm
Amam na ima nkwetekwa
X1 amam na ima nkwetekwa
Wonder Boy amam na ima nkwetekwa
Hmmm
Amam na ima nkwetekwa
Dj Action amam na ima nkwetekwa
Mazi Akpaka amam na ima nkwetekwa
Okirika leh amam na ima nkwetekwa
Chimezie amam na ima nkwetekwa
Nwataetogo amam na ima nkwetekwa
Umu ODUMA
Amam na ima nkwetekwa
Sound boy
Amam na ima nkwetekwa
Ehmmm ehmmm
Verse 1
Na m busalu bibulu does not mean na nma njezi uka 5:30
Na m busalu bibulu does not mean na nma njezi uka 5:30
Mgba chalunu afia mu nde be ilu ka m nwe lu nu anya 4:30
Mgba chalunu afia mu nde be ilu ka m nwe lu nu anya 4:30
Ima na mpa nne mu ngwa lu mu si mu na enu uwa ga anu kwa onu muo eh
Ima na mpa nne mu ngwa lu mu si mu na enu uwa ga anu kwa onu muo eeh
I tell am wetin I go do osi mu ga suo onu uzo gi oh hmmm
Ngwa gba lu mu jigida Jigida
Men na agba mbo everyday obulo kwa onu
Ka mu kechite kwe something nu nwa nne mu ka the boy sewaa
Okwa ima na adighi ako onu
Ife nwaoke fulu na ime ogbe melu nwaoke gi ngwota ife ( melu nwoke gi ngwota ife)
Ife nwaoke fulu na ime ogbe melu nwaoke gi ngwota ife ( melu nwoke gi ngwota ife
Every night kwa men nu na agba mbo
Check my wallet dey boy the function
Starbizzy ya na WIFFER ki taa nah aku sa de place
Year to year mu na starbizzy de make sense
Every night kwa men nu na agba mbo
Check my wallet de boy the function
Starbizzy ya na WIFFER ki taa na aku sa de place
Year to year mu na starbizzy de make sense (Awua)
Yeah
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh
Fa ga ekwete kwa oh oh
Wiffer Nwanne
Chorus
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi lewaa (lewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi sewaa (sewaa)
Ife nwaoke fu na street melu nwaoke gi (lewaa)
Okoto karialu gi na uwa muta nwanne ka isewaa
Hmm hmm
Hook
Amam na ima nkwetekwa
Hmmm
Amam na ima nkwetekwa
X1 amam na ima nkwetekwa
Wonder Boy amam na ima nkwetekwa
Hmmm
Amam na ima nkwetekwa
Dj Action amam na ima nkwetekwa
Mazi Akpaka amam na ima nkwetekwa
Okirika leh amam na ima nkwetekwa
Na m busalu bibulu does not mean na nma njezi uka 5:30
Na m busalu bibulu does not mean na nma njezi uka 5:30
I'm Dj V i Cee, the guy behind the wheel making sure you get the lastest updates and also the best experience here on our platform. Let's connect on social media, my handles are below.